Nwaanyị Di Ya Hụrụ n’Anya
Akwụkwọ Abụ Igbo
978-620-0-61304-2
6200613044
100
2020-08-26
49.90 €
afr
https://images.our-assets.com/cover/230x230/9786200613042.jpg
https://images.our-assets.com/fullcover/230x230/9786200613042.jpg
https://images.our-assets.com/cover/2000x/9786200613042.jpg
https://images.our-assets.com/fullcover/2000x/9786200613042.jpg
Akwụkwọ abụ a gbadoro ụkwụ n’ihe ndị na-eme n’obodo Naịjirịa, ọ kachasị n’ala Igbo. Ọ bụ akwụkwọ na-emepe anya mmadụ banyere ihe na-eme na ndụ ndị ntoroọbịa, oge agha, ịbịa ụwa, ike Chukwu, ihe ọnwụ na-eme, ọrụ dike, ịnyanga, wee dịrị gaba. Nwaanyị Di Ya Hụrụ n’Anya bụ akwụkwọ ndị be anyị nọ mba ofesi maọbụ mba ndị ọzọ ga-agụ, ọ dịkwa ha ka ha anọ n’ụlọ. Ọ bụkwa okwesịrị ọgụgụ nyere ụmụaka, ndị ntoroọbịa na ndị okenye nọ n’ụlọ na ndị nọ n’obodo.
https://morebooks.shop/books/gb/published_by/globeedit/336188/products
Language and literature science
https://morebooks.shop/store/gb/book/nwaany%E1%BB%8B-di-ya-h%E1%BB%A5r%E1%BB%A5-n%E2%80%99anya/isbn/978-620-0-61304-2